BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Ikpochapụ iwu Sharia, otu Hisbah na ihe ndị ọzọ ndịomeiwu Amerịka chọrọ ka gọọmenti Naịjirịa mee
Kọmitii ndịomeiwu mba Amerịka ewepụtala ozi banyere nnyocha ha n'ebubo ogbugbu ndị ụka Kraịst na Naịjirịa.
Mmadụ 38 a tọọrọ na Kwara Steeti alakwurula ezinaụlọ ha
Ndị ojiegbe ahụ tọọrọ ndị ụka 'Christ Apostolic Church' ekwuola ego ole a ga-akwụ ha tupu ha tọhapụ ndị ahụ.
Ụlọomeiwu Ukwu ebinyela aka na nhọpụta Ọchịagha Musa Christopher dịka mịnista nchekwa
Tinubu mere nhọpụta a oge ọnọdụ nchekwa Naịjirịa na-ama jijiji, dịka a na-ahụta mwakpo ndị ntọ, ndị ojiegbe na ndị na-eyi ọha egwu n'ọtụtụ akụkụ mba ahụ.
NA EME UGBU A, Mkparịtaụka dị n’etiti mba Amerịka na Rọshịa banyere iweta udo na Yukren akpụọla afọ n’ala
Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Disemba 2025.
Ihe anyị ma maka ụmụnwaanyị Kamerun abụọ a tọọrọ ma hụụ ozu ha n'osimiri Omambala, Anambra Steeti
A hụrụ ozu ụmụnwaanyị abụọ ndị a n'osimiri Omambala ebe a ka na-achọ ozu otu onye n'ime ha achọ.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Disemba 3, 2025, Duration 0,55
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Disemba 3, 2025
Omokri, Fani-Kayode, Ikpeazu na ndị ọzọ Onyeisiala Tinubu wepụtara aha ha maka ọrụ nnọchịtaanya Naịjirịa
Ndị niile Onyeisiala Tinubu họpụtara maka ọrụ nnọchịtaanya Naịjirịa na mba ofesi
Ụka Katọlik Dayọsis Kontagora ewepụtala aha ụmụakwụkwọ na ndị nkuzi a tọọrọ na Niger Steeti
Kọmịshọna ndị uweojii Naịja steeti bụ Adamu Abdullahi Elleman kpughere nke a oge onye ntaakụkọ BBC na-agba ya ajụjụ.
Boko Haram, ndị ọchiehi, ndịagha Jihad na otu ndị ọzọ na-ebute nsogbu nchekwa na Naịjirịa
Otu ndị na-ebute nsogbu nchekwa na Naịjirịa dịka ntọ na ogbugbu mmadụ na-arị elu.

































